Joshụa 4:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 ka nke a wee bụrụ ihe ịrịba ama n’etiti unu.+ Ọ bụrụ na ụmụ unu ajụọ unu n’ọdịnihu, sị, ‘Gịnị mere unu ji nwee nkume ndị a?’+
6 ka nke a wee bụrụ ihe ịrịba ama n’etiti unu.+ Ọ bụrụ na ụmụ unu ajụọ unu n’ọdịnihu, sị, ‘Gịnị mere unu ji nwee nkume ndị a?’+