Ọpụpụ 12:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Ọ ga-erukwa na mgbe ụmụ unu ga-asị unu, ‘Gịnị ka ememme a unu na-eme pụtara?’+ Ọpụpụ 13:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 “Ọ ga-erukwa na ọ bụrụ na nwa gị mesịa jụọ gị,+ sị, ‘Gịnị ka ihe a pụtara?’ ị ga-asị ya, ‘Jehova ji ike aka ya kpọpụta anyị n’Ijipt,+ n’ụlọ ndị ohu.+ Diuterọnọmi 6:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 “Ọ bụrụ na nwa gị ajụọ gị n’ọdịnihu,+ sị, ‘Gịnị ka ihe àmà na ụkpụrụ na mkpebi ikpe ndị Jehova bụ́ Chineke anyị nyere unu pụtara?’ Joshụa 4:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 O wee sị ụmụ Izrel: “Mgbe ọ bụla ụmụ unu jụrụ nna ha n’ọdịnihu, sị, ‘Gịnị ka nkume ndị a pụtara?’+ Abụ Ọma 78:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Bụ́ ndị anyị nụrụ, ndị anyị makwaara,+Ndị nna anyị hà kọọrọ anyị;+ Aịzaya 38:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ọ bụ onye dị ndụ, ee, ọ bụ onye dị ndụ pụrụ ito gị,+Dị nnọọ ka m pụrụ ito gị taa.+Nna pụrụ ime ka ụmụ ya mara ikwesị ntụkwasị obi gị.+
14 “Ọ ga-erukwa na ọ bụrụ na nwa gị mesịa jụọ gị,+ sị, ‘Gịnị ka ihe a pụtara?’ ị ga-asị ya, ‘Jehova ji ike aka ya kpọpụta anyị n’Ijipt,+ n’ụlọ ndị ohu.+
20 “Ọ bụrụ na nwa gị ajụọ gị n’ọdịnihu,+ sị, ‘Gịnị ka ihe àmà na ụkpụrụ na mkpebi ikpe ndị Jehova bụ́ Chineke anyị nyere unu pụtara?’
21 O wee sị ụmụ Izrel: “Mgbe ọ bụla ụmụ unu jụrụ nna ha n’ọdịnihu, sị, ‘Gịnị ka nkume ndị a pụtara?’+
3 Bụ́ ndị anyị nụrụ, ndị anyị makwaara,+Ndị nna anyị hà kọọrọ anyị;+ Aịzaya 38:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ọ bụ onye dị ndụ, ee, ọ bụ onye dị ndụ pụrụ ito gị,+Dị nnọọ ka m pụrụ ito gị taa.+Nna pụrụ ime ka ụmụ ya mara ikwesị ntụkwasị obi gị.+
19 Ọ bụ onye dị ndụ, ee, ọ bụ onye dị ndụ pụrụ ito gị,+Dị nnọọ ka m pụrụ ito gị taa.+Nna pụrụ ime ka ụmụ ya mara ikwesị ntụkwasị obi gị.+