Joshụa 4:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 ka nke a wee bụrụ ihe ịrịba ama n’etiti unu.+ Ọ bụrụ na ụmụ unu ajụọ unu n’ọdịnihu, sị, ‘Gịnị mere unu ji nwee nkume ndị a?’+ Abụ Ọma 44:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 44 Chineke, anyị ejiriwo ntị anyị nụ,Nna nna anyị hà akọworo anyị+Ihe i mere n’oge ha,+N’oge dị anya gara aga.+
6 ka nke a wee bụrụ ihe ịrịba ama n’etiti unu.+ Ọ bụrụ na ụmụ unu ajụọ unu n’ọdịnihu, sị, ‘Gịnị mere unu ji nwee nkume ndị a?’+
44 Chineke, anyị ejiriwo ntị anyị nụ,Nna nna anyị hà akọworo anyị+Ihe i mere n’oge ha,+N’oge dị anya gara aga.+