Abụ Ọma 38:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Jehova, biko, ahapụla m.Chineke m, biko, anọla m n’ebe dị anya.+ Abụ Ọma 88:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 88 Jehova, Chineke nke nzọpụta m,+Akwara m ákwá n’ehihie,+Kwaakwa ákwá n’abalị, n’ihu gị.+