Abụ Ọma 22:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Anọla m n’ebe dị anya, n’ihi na nsogbu dị nso,+N’ihi na enweghị m onye inyeaka ọzọ.+ Abụ Ọma 35:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Jehova, ị hụwo ya.+ Agbachila nkịtị.+Jehova, biko, anọla m n’ebe dị anya.+