Abụ Ọma 69:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ewepụla ihu gị n’ebe ohu gị nọ.+Za m ngwa ngwa n’ihi na m nọ n’oké ihe isi ike.+ Abụ Ọma 143:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Jehova, biko, mee ngwa za m.+Ike agwụla mmụọ m.+Ewepụla ihu gị n’ebe m nọ,+Ma ọ́ bụghị ya, m ga-adị ka ndị na-agbada n’olulu.+ Aịzaya 59:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ee e, kama ọ bụ njehie unu bụ ihe na-ekewa unu na Chineke unu,+ ọ bụkwa mmehie unu mere o ji wepụ ihu ya n’ebe unu nọ ka ọ ghara ige unu ntị.+
7 Jehova, biko, mee ngwa za m.+Ike agwụla mmụọ m.+Ewepụla ihu gị n’ebe m nọ,+Ma ọ́ bụghị ya, m ga-adị ka ndị na-agbada n’olulu.+
2 Ee e, kama ọ bụ njehie unu bụ ihe na-ekewa unu na Chineke unu,+ ọ bụkwa mmehie unu mere o ji wepụ ihu ya n’ebe unu nọ ka ọ ghara ige unu ntị.+