Abụ Ọma 31:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Meere m amara, Jehova, n’ihi na anọ m n’oké ihe isi ike.+Anya m adịkwaghị ahụcha ụzọ n’ihi iru uju,+ ike agwụla mkpụrụ obi m, gwụkwa afọ m.+ Abụ Ọma 40:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Jehova, biko, ka ọ dị gị mma ịnapụta m.+Jehova, biko, bịa ngwa ngwa nyere m aka.+ Abụ Ọma 70:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 70 Chineke, biko bịa ngwa ngwa napụta m,+Jehova, biko, bịa ngwa ngwa nyere m aka.+
9 Meere m amara, Jehova, n’ihi na anọ m n’oké ihe isi ike.+Anya m adịkwaghị ahụcha ụzọ n’ihi iru uju,+ ike agwụla mkpụrụ obi m, gwụkwa afọ m.+