Abụ Ọma 27:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ewepụla ihu gị n’ebe m nọ.+Ejila iwe chụpụ ohu gị.+Bụrụ onye na-enyere m aka.+Agbahapụla m, ahapụkwala m, Chineke nke nzọpụta m.+ Abụ Ọma 102:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ewepụla ihu gị n’ebe m nọ n’ụbọchị m nọ n’oké ihe isi ike.+Tọọrọ m ntị n’ala;+N’ụbọchị m kpọkuru gị, mee ngwa za m.+
9 Ewepụla ihu gị n’ebe m nọ.+Ejila iwe chụpụ ohu gị.+Bụrụ onye na-enyere m aka.+Agbahapụla m, ahapụkwala m, Chineke nke nzọpụta m.+
2 Ewepụla ihu gị n’ebe m nọ n’ụbọchị m nọ n’oké ihe isi ike.+Tọọrọ m ntị n’ala;+N’ụbọchị m kpọkuru gị, mee ngwa za m.+