Job 34:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Ọ bụrụ na o mee ka ebe niile daa jụụ, ònye pụrụ ịma ya ikpe?Ọ bụrụkwa na o wepụ ihu ya,+ ònye pụrụ ịhụ ya,Ma ọ̀ bụ otu mba+ ma ọ̀ bụ otu onye ka o wepụụrụ ya, ọ bụ otu ihe ahụ? Abụ Ọma 13:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Jehova, ruo ole mgbe ka ị ga-echefu m?+ Ọ̀ bụ ruo mgbe ebighị ebi?+Ruo ole mgbe ka ị ga-ewepụ ihu gị n’ebe m nọ?+ Abụ Ọma 27:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ewepụla ihu gị n’ebe m nọ.+Ejila iwe chụpụ ohu gị.+Bụrụ onye na-enyere m aka.+Agbahapụla m, ahapụkwala m, Chineke nke nzọpụta m.+ Abụ Ọma 69:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ewepụla ihu gị n’ebe ohu gị nọ.+Za m ngwa ngwa n’ihi na m nọ n’oké ihe isi ike.+ Abụ Ọma 88:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Jehova, gịnị mere i ji jụ mkpụrụ obi m?+Gịnị mere i ji ewepụ ihu gị n’ebe m nọ?+ Abụ Ákwá 1:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Jehova, lee, anọ m n’oké ihe isi ike. Afọ agbarụwo m.+Obi agbawaala m+ n’ihi na m nupụrụ isi nke ukwuu.+Mma agha emewo ka m gbara aka nwa n’èzí.+ Otu ọnwụ ahụ ka a na-anwụ n’ime ụlọ.+
29 Ọ bụrụ na o mee ka ebe niile daa jụụ, ònye pụrụ ịma ya ikpe?Ọ bụrụkwa na o wepụ ihu ya,+ ònye pụrụ ịhụ ya,Ma ọ̀ bụ otu mba+ ma ọ̀ bụ otu onye ka o wepụụrụ ya, ọ bụ otu ihe ahụ?
13 Jehova, ruo ole mgbe ka ị ga-echefu m?+ Ọ̀ bụ ruo mgbe ebighị ebi?+Ruo ole mgbe ka ị ga-ewepụ ihu gị n’ebe m nọ?+
9 Ewepụla ihu gị n’ebe m nọ.+Ejila iwe chụpụ ohu gị.+Bụrụ onye na-enyere m aka.+Agbahapụla m, ahapụkwala m, Chineke nke nzọpụta m.+
20 Jehova, lee, anọ m n’oké ihe isi ike. Afọ agbarụwo m.+Obi agbawaala m+ n’ihi na m nupụrụ isi nke ukwuu.+Mma agha emewo ka m gbara aka nwa n’èzí.+ Otu ọnwụ ahụ ka a na-anwụ n’ime ụlọ.+