Abụ Ọma 27:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ewepụla ihu gị n’ebe m nọ.+Ejila iwe chụpụ ohu gị.+Bụrụ onye na-enyere m aka.+Agbahapụla m, ahapụkwala m, Chineke nke nzọpụta m.+ Abụ Ọma 30:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Jehova, i mewo ka ugwu m guzosie ike n’ihi amara gị.+I wepụrụ ihu gị; ụjọ wee jide m.+
9 Ewepụla ihu gị n’ebe m nọ.+Ejila iwe chụpụ ohu gị.+Bụrụ onye na-enyere m aka.+Agbahapụla m, ahapụkwala m, Chineke nke nzọpụta m.+