Abụ Ọma 13:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Lee m anya; za m, Jehova Chineke m.Mee ka anya m na-enwu gbaa,+ ka m ghara ịda n’ụra ọnwụ,+ Abụ Ọma 40:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Jehova, biko, ka ọ dị gị mma ịnapụta m.+Jehova, biko, bịa ngwa ngwa nyere m aka.+ Abụ Ọma 70:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ma anọ m n’ahụhụ, adakwara m ogbenye.+Chineke, biko, mee ihe ngwa ngwa n’ihi m.+Ị bụ onye na-enyere m aka na Onye na-emere m ụzọ mgbapụ.+Jehova, biko, egbula oge.+
3 Lee m anya; za m, Jehova Chineke m.Mee ka anya m na-enwu gbaa,+ ka m ghara ịda n’ụra ọnwụ,+ Abụ Ọma 40:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Jehova, biko, ka ọ dị gị mma ịnapụta m.+Jehova, biko, bịa ngwa ngwa nyere m aka.+ Abụ Ọma 70:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ma anọ m n’ahụhụ, adakwara m ogbenye.+Chineke, biko, mee ihe ngwa ngwa n’ihi m.+Ị bụ onye na-enyere m aka na Onye na-emere m ụzọ mgbapụ.+Jehova, biko, egbula oge.+
5 Ma anọ m n’ahụhụ, adakwara m ogbenye.+Chineke, biko, mee ihe ngwa ngwa n’ihi m.+Ị bụ onye na-enyere m aka na Onye na-emere m ụzọ mgbapụ.+Jehova, biko, egbula oge.+