Abụ Ọma 28:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Jehova, ọ bụ gị ka m na-akpọku.+Oké Nkume m, ajụla ịṅa m ntị,+Ka i wee ghara ịgbachi m nkịtị,+Ka m wee ghara ịdị ka ndị na-agbada n’olulu.+ Abụ Ọma 88:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 A gụnyewo m ná ndị na-agbada n’olulu;+Adịzi m ka dimkpa nke ume na-adịkwaghị,+ Aịzaya 38:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 N’ihi na ọ bụghị Shiol pụrụ ito gị;+ ọnwụ apụghị ịja gị mma.+Ndị na-agbada n’olulu apụghị iji nchekwube na-ele anya ikwesị ntụkwasị obi gị.+
28 Jehova, ọ bụ gị ka m na-akpọku.+Oké Nkume m, ajụla ịṅa m ntị,+Ka i wee ghara ịgbachi m nkịtị,+Ka m wee ghara ịdị ka ndị na-agbada n’olulu.+
4 A gụnyewo m ná ndị na-agbada n’olulu;+Adịzi m ka dimkpa nke ume na-adịkwaghị,+ Aịzaya 38:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 N’ihi na ọ bụghị Shiol pụrụ ito gị;+ ọnwụ apụghị ịja gị mma.+Ndị na-agbada n’olulu apụghị iji nchekwube na-ele anya ikwesị ntụkwasị obi gị.+
18 N’ihi na ọ bụghị Shiol pụrụ ito gị;+ ọnwụ apụghị ịja gị mma.+Ndị na-agbada n’olulu apụghị iji nchekwube na-ele anya ikwesị ntụkwasị obi gị.+