Jenesis 39:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ọ dịghị onye dị ukwuu n’ụlọ a karịa m, ọ dịghịkwa ihe ọ bụla o gbochiri m inweta ma e wezụga gị, n’ihi na ị bụ nwunye ya.+ Olee otú m ga-esi mee oké ihe ọjọọ a wee mehie Chineke?”+ Abụ Ọma 32:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 N’ikpeazụ, ekwupụtaara m gị mmehie m, ekpuchighịkwa m njehie m.+Asịrị m: “M ga-ekwupụtara Jehova mmebi iwu m.”+Gị onwe gị gbaghaara m njehie m na mmehie m.+ Sila. Abụ Ọma 38:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ahụ́ niile na-egbu m mgbu n’ihi amamikpe gị.+Ọkpụkpụ m ezughịkwa ike n’ihi mmehie m.+ Abụ Ọma 51:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ọ bụ gị, naanị gị, ka m mehieworo,+Ọ bụkwa ihe dị njọ n’anya gị ka m meworo;+Ya mere, ị bụ onye ezi omume mgbe i kwuru okwu,+O nweghịkwa ihe a ga-eji taa gị ụta mgbe i kpere ikpe.+ Ilu 28:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Onye na-ezochi ajọ omume ya agaghị enwe ihe ịga nke ọma,+ ma onye na-ekwupụta ya ma na-ahapụ ya ka a ga-emere ebere.+
9 Ọ dịghị onye dị ukwuu n’ụlọ a karịa m, ọ dịghịkwa ihe ọ bụla o gbochiri m inweta ma e wezụga gị, n’ihi na ị bụ nwunye ya.+ Olee otú m ga-esi mee oké ihe ọjọọ a wee mehie Chineke?”+
5 N’ikpeazụ, ekwupụtaara m gị mmehie m, ekpuchighịkwa m njehie m.+Asịrị m: “M ga-ekwupụtara Jehova mmebi iwu m.”+Gị onwe gị gbaghaara m njehie m na mmehie m.+ Sila.
4 Ọ bụ gị, naanị gị, ka m mehieworo,+Ọ bụkwa ihe dị njọ n’anya gị ka m meworo;+Ya mere, ị bụ onye ezi omume mgbe i kwuru okwu,+O nweghịkwa ihe a ga-eji taa gị ụta mgbe i kpere ikpe.+
13 Onye na-ezochi ajọ omume ya agaghị enwe ihe ịga nke ọma,+ ma onye na-ekwupụta ya ma na-ahapụ ya ka a ga-emere ebere.+