2 Ndị Kọrịnt 7:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ya mere, ebe anyị nwere nkwa ndị a,+ ndị m hụrụ n’anya, ka anyị sachapụ+ onwe anyị mmerụ niile nke anụ ahụ́ na nke mmụọ,+ wee mee ka ịdị nsọ anyị zuo okè n’egwu Chineke.+ Taịtọs 2:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 onye nyere onwe ya+ n’ihi anyị ka o wee napụta+ anyị n’ụdị mmebi iwu niile, wee sachaara+ onwe ya ndị bụ́ ndị nke ya pụrụ iche,+ ndị na-anụ ọkụ n’obi ịrụ ezi ọrụ.+
7 Ya mere, ebe anyị nwere nkwa ndị a,+ ndị m hụrụ n’anya, ka anyị sachapụ+ onwe anyị mmerụ niile nke anụ ahụ́ na nke mmụọ,+ wee mee ka ịdị nsọ anyị zuo okè n’egwu Chineke.+
14 onye nyere onwe ya+ n’ihi anyị ka o wee napụta+ anyị n’ụdị mmebi iwu niile, wee sachaara+ onwe ya ndị bụ́ ndị nke ya pụrụ iche,+ ndị na-anụ ọkụ n’obi ịrụ ezi ọrụ.+