Matiu 20:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Dị nnọọ ka Nwa nke mmadụ bịara, ọ bụghị ka e jeere ya ozi, kama ka o jee ozi,+ ka o nyekwa mkpụrụ obi ya ka ọ bụrụ ihe mgbapụta n’ọnọdụ ọtụtụ mmadụ.”+ 1 Timoti 2:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 onye nyere onwe ya ka ọ bụrụ ihe mgbapụta kwekọrọ ekwekọ maka mmadụ niile+—nke a bụ ihe a ga-agba àmà ya n’oge nke ya. 1 Pita 1:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Kama ọ bụ ọbara+ nke dị oké ọnụ ahịa, dị ka nke nwa atụrụ+ na-enweghị mmerụ, nke na-enweghịkwa ntụpọ, ya bụ, nke Kraịst.+
28 Dị nnọọ ka Nwa nke mmadụ bịara, ọ bụghị ka e jeere ya ozi, kama ka o jee ozi,+ ka o nyekwa mkpụrụ obi ya ka ọ bụrụ ihe mgbapụta n’ọnọdụ ọtụtụ mmadụ.”+
6 onye nyere onwe ya ka ọ bụrụ ihe mgbapụta kwekọrọ ekwekọ maka mmadụ niile+—nke a bụ ihe a ga-agba àmà ya n’oge nke ya.
19 Kama ọ bụ ọbara+ nke dị oké ọnụ ahịa, dị ka nke nwa atụrụ+ na-enweghị mmerụ, nke na-enweghịkwa ntụpọ, ya bụ, nke Kraịst.+