Ndị Galeshia 1:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 O nyere onwe ya maka mmehie anyị+ ka o wee napụta anyị n’ajọ usoro ihe dị ugbu a+ dị ka uche+ Chineke bụ́ Nna anyị si dị, Ndị Efesọs 1:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 E si n’aka ya jiri ihe mgbapụta tọhapụ anyị, site n’ọbara+ nke onye ahụ, ee, mgbaghara nke njehie+ anyị, dị ka obiọma ya dị ukwuu nke na-erughịrị mmadụ si dị.+ Ndị Kọlọsi 1:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 onye e si n’aka ya jiri ihe mgbapụta tọhapụ anyị, ya bụ, mgbaghara nke mmehie anyị.+
4 O nyere onwe ya maka mmehie anyị+ ka o wee napụta anyị n’ajọ usoro ihe dị ugbu a+ dị ka uche+ Chineke bụ́ Nna anyị si dị,
7 E si n’aka ya jiri ihe mgbapụta tọhapụ anyị, site n’ọbara+ nke onye ahụ, ee, mgbaghara nke njehie+ anyị, dị ka obiọma ya dị ukwuu nke na-erughịrị mmadụ si dị.+