Jọn 1:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 N’ihi na anyị niile nwetara ihe n’ihe o nwejuru enweju,+ ya bụ, obiọma na-erughịrị mmadụ n’elu obiọma na-erughịrị mmadụ.+
16 N’ihi na anyị niile nwetara ihe n’ihe o nwejuru enweju,+ ya bụ, obiọma na-erughịrị mmadụ n’elu obiọma na-erughịrị mmadụ.+