Ndị Kọlọsi 1:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 n’ihi na Chineke hụrụ na ọ dị mma ka ihe niile biri n’ime ya n’ụzọ zuru ezu,+ Ndị Kọlọsi 2:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 E ji nlezianya zochie akụ̀ niile dị oké ọnụ ahịa nke amamihe na nke ihe ọmụma n’ime ya.+ Ndị Kọlọsi 2:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 n’ihi na ọ bụ n’ime ya ka izu ezu+ niile nke ọdịdị+ Chineke+ bi n’anụ ahụ́.