“‘“Lọghachi, gị Izrel bụ́ onye nnupụisi,” ka Jehova kwuru.’+ ‘“Agaghị m agbarụrụ unu ihu,+ n’ihi na ana m eguzosi ike n’ihe,”+ ka Jehova kwuru.’ ‘“Agaghị m ebu iwe n’obi ruo mgbe ebighị ebi.+
38 Pita gwara ha, sị: “Chegharịanụ,+ ka e meekwa onye ọ bụla n’ime unu baptizim+ n’aha+ Jizọs Kraịst ka e wee gbaghara unu mmehie unu,+ unu ga-anatakwa mmụọ nsọ ahụ a na-enye n’efu.+