Aịzaya 1:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 A ga-eji ikpe ziri ezi gbapụta Zayọn,+ jirikwa ezi omume+ gbapụta ndị ya na-alọta alọta. Aịzaya 48:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Sinụ na Babịlọn pụọ!+ Sinụ n’ala ndị Kaldia gbapụ.+ Jirinụ iti mkpu ọṅụ kọsaa ya, meenụ ka a nụ ihe a.+ Meenụ ka ọ daruo na nsọtụ ụwa.+ Kwuonụ, sị: “Jehova agbapụtawo ohu ya bụ́ Jekọb.+ Aịzaya 59:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 “Onye Mgbapụta+ ga-abịa na Zayọn,+ bịakwutekwa ndị na-esepụ aka ná mmebi iwu n’ime Jekọb,”+ ka Jehova kwuru. 1 Ndị Kọrịnt 6:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 n’ihi na e ji ihe dị oké ọnụ ahịa zụta unu.+ Ya mere, jirinụ ahụ́ unu+ na-enye Chineke otuto.+
20 Sinụ na Babịlọn pụọ!+ Sinụ n’ala ndị Kaldia gbapụ.+ Jirinụ iti mkpu ọṅụ kọsaa ya, meenụ ka a nụ ihe a.+ Meenụ ka ọ daruo na nsọtụ ụwa.+ Kwuonụ, sị: “Jehova agbapụtawo ohu ya bụ́ Jekọb.+
20 “Onye Mgbapụta+ ga-abịa na Zayọn,+ bịakwutekwa ndị na-esepụ aka ná mmebi iwu n’ime Jekọb,”+ ka Jehova kwuru.