Ọnụ Ọgụgụ 6:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 “Gwa ụmụ Izrel okwu, sị ha, ‘Ọ bụrụ na nwoke ma ọ bụ nwaanyị aṅụọ iyi pụrụ iche ibi ndụ dị ka onye Naziraịt+ nke Jehova, Ndị Ikpe 13:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 N’ihi na, lee! ị ga-atụrụ ime, ị ga-amụkwa nwa nwoke, agụba ọ bụla agaghị emetụ ya n’isi,+ n’ihi na onye Naziraịt+ nke Chineke ka nwa ahụ ga-abụ ozugbo o si n’afọ pụta;+ ọ bụkwa ya ga-ebute ụzọ n’ịzọpụta Izrel n’aka ndị Filistia.”+
2 “Gwa ụmụ Izrel okwu, sị ha, ‘Ọ bụrụ na nwoke ma ọ bụ nwaanyị aṅụọ iyi pụrụ iche ibi ndụ dị ka onye Naziraịt+ nke Jehova,
5 N’ihi na, lee! ị ga-atụrụ ime, ị ga-amụkwa nwa nwoke, agụba ọ bụla agaghị emetụ ya n’isi,+ n’ihi na onye Naziraịt+ nke Chineke ka nwa ahụ ga-abụ ozugbo o si n’afọ pụta;+ ọ bụkwa ya ga-ebute ụzọ n’ịzọpụta Izrel n’aka ndị Filistia.”+