Ndị Ikpe 2:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ya mere, Jehova na-enye ha ndị ikpe,+ ha na-azọpụtakwa ha n’aka ndị na-akwakọrọ ihe ha.+ Ndị Ikpe 13:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ụmụ Izrel wee malite ọzọ ime ihe jọrọ njọ n’anya Jehova,+ Jehova wee nyefee ha n’aka ndị Filistia+ ruo afọ iri anọ. Nehemaya 9:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 N’ihi ya, i nyefere ha n’aka ndị iro ha,+ bụ́ ndị nọ na-enye ha nsogbu;+ ma n’oge ha na-ata ahụhụ, ha na-etiku gị,+ gị onwe gị na-anọ n’eluigwe nụrụ;+ n’ihi ebere gị nke dị ukwuu,+ ị na-enye ha ndị nzọpụta,+ ndị na-azọpụta ha n’aka ndị iro ha.+
13 Ụmụ Izrel wee malite ọzọ ime ihe jọrọ njọ n’anya Jehova,+ Jehova wee nyefee ha n’aka ndị Filistia+ ruo afọ iri anọ.
27 N’ihi ya, i nyefere ha n’aka ndị iro ha,+ bụ́ ndị nọ na-enye ha nsogbu;+ ma n’oge ha na-ata ahụhụ, ha na-etiku gị,+ gị onwe gị na-anọ n’eluigwe nụrụ;+ n’ihi ebere gị nke dị ukwuu,+ ị na-enye ha ndị nzọpụta,+ ndị na-azọpụta ha n’aka ndị iro ha.+