Ọnụ Ọgụgụ 6:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 “Gwa ụmụ Izrel okwu, sị ha, ‘Ọ bụrụ na nwoke ma ọ bụ nwaanyị aṅụọ iyi pụrụ iche ibi ndụ dị ka onye Naziraịt+ nke Jehova, Ndị Ikpe 16:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 N’ikpeazụ, ọ gwara ya ihe niile dị ya n’obi+ wee sị ya: “Agụba+ emetụbeghị m n’isi, n’ihi na abụ m onye Naziraịt nke Chineke site n’afọ nne m.+ Ọ bụrụ na a kpụọ m isi, ike m ga-apụ n’ahụ́ m, ike ga-agwụ m, m ga-adịkwa ka onye ọ bụla ọzọ.”+
2 “Gwa ụmụ Izrel okwu, sị ha, ‘Ọ bụrụ na nwoke ma ọ bụ nwaanyị aṅụọ iyi pụrụ iche ibi ndụ dị ka onye Naziraịt+ nke Jehova,
17 N’ikpeazụ, ọ gwara ya ihe niile dị ya n’obi+ wee sị ya: “Agụba+ emetụbeghị m n’isi, n’ihi na abụ m onye Naziraịt nke Chineke site n’afọ nne m.+ Ọ bụrụ na a kpụọ m isi, ike m ga-apụ n’ahụ́ m, ike ga-agwụ m, m ga-adịkwa ka onye ọ bụla ọzọ.”+