Aịzaya 66:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 “N’ihe banyere ọrụ ha+ na echiche ha,+ m na-abịa ịkpọkọta mba niile na ndị niile na-asụ asụsụ dị iche iche;+ ha ga-abịakwa hụ ebube m.”+
18 “N’ihe banyere ọrụ ha+ na echiche ha,+ m na-abịa ịkpọkọta mba niile na ndị niile na-asụ asụsụ dị iche iche;+ ha ga-abịakwa hụ ebube m.”+