Aịzaya 37:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Amaara m nke ọma+ ma ịnọ jụụ gị ma ọpụpụ gị+ ma mbata gị,Nakwa iwe ị na-eweso m,+ Aịzaya 59:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ọnyà ududo ha agaghị abụrụ ha uwe, ha agaghịkwa eji ọrụ aka ha kpuchie onwe ha.+ Ọrụ ha bụ ọrụ ọjọọ, ọbụ aka ha jupụtara n’ime ihe ike.+ Emọs 5:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 N’ihi na amaara m ugboro ole unu nupụrụ isi+ nakwa otú mmehie unu jọruru ná njọ,+ unu ndị na-ebuso onye ezi omume iro,+ unu ndị na-anara ego aka azụ,+ ndị kwapụwokwara ụmụ ogbenye n’akụkụ+ ọbụna n’ọnụ ụzọ ámá.+
6 Ọnyà ududo ha agaghị abụrụ ha uwe, ha agaghịkwa eji ọrụ aka ha kpuchie onwe ha.+ Ọrụ ha bụ ọrụ ọjọọ, ọbụ aka ha jupụtara n’ime ihe ike.+
12 N’ihi na amaara m ugboro ole unu nupụrụ isi+ nakwa otú mmehie unu jọruru ná njọ,+ unu ndị na-ebuso onye ezi omume iro,+ unu ndị na-anara ego aka azụ,+ ndị kwapụwokwara ụmụ ogbenye n’akụkụ+ ọbụna n’ọnụ ụzọ ámá.+