2 Ndị Eze 17:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 O wee ruo na n’ihi na ụmụ Izrel mehiere+ Jehova bụ́ Chineke ha, bụ́ onye kpọpụtara ha n’ala Ijipt n’aka Fero eze Ijipt,+ ha wee malite ịtụ egwu chi ọzọ;+
7 O wee ruo na n’ihi na ụmụ Izrel mehiere+ Jehova bụ́ Chineke ha, bụ́ onye kpọpụtara ha n’ala Ijipt n’aka Fero eze Ijipt,+ ha wee malite ịtụ egwu chi ọzọ;+