21 Ọ ga-erukwa na mgbe ọtụtụ ọdachi na ahụhụ ga-adakwasị ha,+ abụ a ga-aza n’ihu ha dị ka onye akaebe, n’ihi na a gaghị echefu ya echefu n’ọnụ ụmụ ha, n’ihi na amaara m nke ọma ọchịchọ ha+ malitere inwe taa tupu mụ akpọba ha n’ala ahụ m ṅụrụ iyi inye ha.”
23 n’ihi na ha mere ihe nzuzu n’Izrel,+ ha na nwunye ndị enyi ha na-akwakwa iko,+ ha na-ekwu okwu ụgha n’aha m, bụ́ nke m na-enyeghị ha iwu ka ha kwuo.+
“‘“Mụ onwe m maara, abụkwa m onye akaebe,”+ ka Jehova kwuru.’”