59 Jehova ga-emekwa ka ihe otiti gị na ihe otiti ụmụ gị sie oké ike, bụ́ oké ihe otiti ndị na-adịru ogologo oge,+ nakwa ajọ ọrịa ndị na-adịru ogologo oge.+
22 “Ọgbọ nke dị n’ihu, bụ́ ụmụ unu ndị ga-anọchi unu, na onye mba ọzọ nke ga-esi n’ala dị anya bịa, ga-asị, mgbe ha hụrụ ihe otiti nke ala ahụ na nrịanrịa ya ndị Jehova ji sogbuo ya,+