Levitikọs 26:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 “‘Ma ọ bụrụ na unu anọgide na-eje ije imegide m ma ghara ịchọ ige m ntị, aghaghị m itikwu unu ihe okpukpu asaa, dị ka mmehie unu si dị.+ 2 Ihe E Mere 21:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 lee! Jehova ga-eti ndị gị+ na ụmụ gị+ na ndị nwunye gị na akụ̀ gị niile ajọ ihe otiti.+ Daniel 9:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 O wee mezuo ihe o kwuru gaje ime anyị+ na ndị ikpe anyị bụ́ ndị kpere anyị ikpe,+ site n’ime ka oké ọdachi dakwasị anyị, nke dakwasịrị Jeruselem, bụ́ ụdị na-emetụbeghị n’okpuru eluigwe.+
21 “‘Ma ọ bụrụ na unu anọgide na-eje ije imegide m ma ghara ịchọ ige m ntị, aghaghị m itikwu unu ihe okpukpu asaa, dị ka mmehie unu si dị.+
12 O wee mezuo ihe o kwuru gaje ime anyị+ na ndị ikpe anyị bụ́ ndị kpere anyị ikpe,+ site n’ime ka oké ọdachi dakwasị anyị, nke dakwasịrị Jeruselem, bụ́ ụdị na-emetụbeghị n’okpuru eluigwe.+