Jeremaya 27:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 “‘N’ihi na edunyeghị m ha,’ ka Jehova kwuru, ‘kama ha na-ebu amụma ụgha n’aha m, ka m wee chụsaa unu,+ unu ewee laa n’iyi,+ unu onwe unu na ndị amụma bụ́ ndị na-eburu unu amụma.’”+
15 “‘N’ihi na edunyeghị m ha,’ ka Jehova kwuru, ‘kama ha na-ebu amụma ụgha n’aha m, ka m wee chụsaa unu,+ unu ewee laa n’iyi,+ unu onwe unu na ndị amụma bụ́ ndị na-eburu unu amụma.’”+