Levitikọs 26:38 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 38 Unu ga-alakwa n’iyi n’etiti mba dị iche iche,+ ala ndị iro unu ga-eripịa unu. Diuterọnọmi 30:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 ana m agwa unu taa na unu ga-alarịrị n’iyi.+ Ụbọchị unu agaghị adị ogologo n’ala ahụ unu na-agafe Jọdan ịga nweta.
18 ana m agwa unu taa na unu ga-alarịrị n’iyi.+ Ụbọchị unu agaghị adị ogologo n’ala ahụ unu na-agafe Jọdan ịga nweta.