Jeremaya 7:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ùnu ga na-ezu ohi,+ na-egbu ọchụ,+ na-akwa iko,+ na-aṅụ iyi ụgha,+ na-esurere Bel ihe nsure ọkụ,+ na-eso chi ọzọ dị iche iche unu na-amaghị,+ Hosia 4:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 E nwere ịbụ ọnụ+ na ịghọ aghụghọ+ na igbu ọchụ+ na izu ohi+ na ịkwa iko,+ bụ́ ndị gbasaworo ebe niile, ịwụfu ọbara na ịwụfu ọbara ezutewo.+
9 Ùnu ga na-ezu ohi,+ na-egbu ọchụ,+ na-akwa iko,+ na-aṅụ iyi ụgha,+ na-esurere Bel ihe nsure ọkụ,+ na-eso chi ọzọ dị iche iche unu na-amaghị,+
2 E nwere ịbụ ọnụ+ na ịghọ aghụghọ+ na igbu ọchụ+ na izu ohi+ na ịkwa iko,+ bụ́ ndị gbasaworo ebe niile, ịwụfu ọbara na ịwụfu ọbara ezutewo.+