Abụ Ọma 5:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ị ga-ebibi ndị na-ekwu okwu ụgha.+Jehova kpọrọ onye na-awụfu ọbara+ na onye na-aghọ aghụghọ+ asị. Aịzaya 59:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Anyị emebiwo iwu, gọnahụkwa Jehova;+ anyị hapụkwara Chineke laa azụ, na-ekwu okwu banyere mmegbu na nnupụisi,+ na-echepụta okwu ụgha, na-atamukwa ya n’obi.+ Hosia 11:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 “Ifrem ji ụgha gbaa m gburugburu,+ ụlọ Izrel jikwa aghụghọ gbaa m gburugburu. Ma Juda ka so Chineke na-eje ije,+ o kwesịkwara ntụkwasị obi n’ebe Onye Kasị Nsọ nọ.”
13 Anyị emebiwo iwu, gọnahụkwa Jehova;+ anyị hapụkwara Chineke laa azụ, na-ekwu okwu banyere mmegbu na nnupụisi,+ na-echepụta okwu ụgha, na-atamukwa ya n’obi.+
12 “Ifrem ji ụgha gbaa m gburugburu,+ ụlọ Izrel jikwa aghụghọ gbaa m gburugburu. Ma Juda ka so Chineke na-eje ije,+ o kwesịkwara ntụkwasị obi n’ebe Onye Kasị Nsọ nọ.”