Abụ Ọma 78:36 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 36 Ha wee nwaa iji ọnụ ha ghọgbuo ya;+Ha nwakwara iji ire ha ghaara ya ụgha.+ Aịzaya 29:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Jehova wee sị: “Ebe ọ bụ na ọ bụ n’ọnụ ka ndị a bịakwuteworo m, ọ bụkwa naanị egbugbere ọnụ ha ka ha ji nye m otuto,+ ha emewo ka obi ha dị anya n’ebe m nọ,+ egwu ha na-atụ m bụkwa ihe mmadụ nyere n’iwu nke a na-akụziri ha,+ Maịka 6:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 N’ihi na ndị ọgaranya ya ejupụtawo n’ime ihe ike, ndị bi na ya ekwuwokwa okwu ụgha,+ ire dị ha n’ọnụ na-aghọkwa aghụghọ.+
13 Jehova wee sị: “Ebe ọ bụ na ọ bụ n’ọnụ ka ndị a bịakwuteworo m, ọ bụkwa naanị egbugbere ọnụ ha ka ha ji nye m otuto,+ ha emewo ka obi ha dị anya n’ebe m nọ,+ egwu ha na-atụ m bụkwa ihe mmadụ nyere n’iwu nke a na-akụziri ha,+
12 N’ihi na ndị ọgaranya ya ejupụtawo n’ime ihe ike, ndị bi na ya ekwuwokwa okwu ụgha,+ ire dị ha n’ọnụ na-aghọkwa aghụghọ.+