Matiu 15:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ọ bụ n’efu ka ha na-efe m ofufe, n’ihi na ozizi ha na-ezi bụ ihe mmadụ nyere n’iwu.’”+ Mak 7:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Unu na-ahapụ iwu Chineke ma na-agbasosi ọdịnala ụmụ mmadụ ike.”+ Ndị Kọlọsi 2:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 n’ihe banyere ihe niile a ga-ebibi ebibi site n’iji ha mee ihe, dị ka iwu na ozizi ndị mmadụ si dị?+
22 n’ihe banyere ihe niile a ga-ebibi ebibi site n’iji ha mee ihe, dị ka iwu na ozizi ndị mmadụ si dị?+