Matiu 15:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ọ zara ha, sị: “Gịnị mere unu onwe unu ji emebi iwu Chineke n’ihi ọdịnala unu?+ Ndị Galeshia 1:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 m nọkwa na-enwe ọganihu dị ukwuu n’okpukpe ndị Juu karịa ọtụtụ n’ime ndị ọgbọ m, bụ́ ndị agbụrụ m,+ ebe m na-anụrụ ọdịnala+ nna m hà ọkụ n’obi+ nke ukwuu karị. Taịtọs 1:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 ka ha ghara ịṅa ntị n’akụkọ ifo+ ndị Juu na ihe ndị mmadụ nyere n’iwu,+ ya bụ, ndị na-agbakụta eziokwu ahụ azụ.+
14 m nọkwa na-enwe ọganihu dị ukwuu n’okpukpe ndị Juu karịa ọtụtụ n’ime ndị ọgbọ m, bụ́ ndị agbụrụ m,+ ebe m na-anụrụ ọdịnala+ nna m hà ọkụ n’obi+ nke ukwuu karị.
14 ka ha ghara ịṅa ntị n’akụkọ ifo+ ndị Juu na ihe ndị mmadụ nyere n’iwu,+ ya bụ, ndị na-agbakụta eziokwu ahụ azụ.+