Abụ Ọma 78:37 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 37 Obi ha adịgideghịkwa n’ebe ọ nọ;+Ha ekwesịghịkwa ntụkwasị obi n’ọgbụgba ndụ ya.+ Ezikiel 33:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Ha ga-abịakwute gị, dị ka ndị mmadụ si abịa, wee nọrọ ọdụ n’ihu gị dị ka ndị m.+ Ha ga-anụkwa okwu gị ma ha agaghị eme ya,+ n’ihi na ha ji ọnụ ha na-ekwupụta agụụ ihe ọjọọ na-agụ ha, ọ bụkwa n’uru na-ezighị ezi ka obi ha na-aga.+ Mak 7:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ọ bụ n’efu ka ha na-efe m ofufe, n’ihi na ozizi ha na-ezi bụ ihe mmadụ nyere n’iwu.’+ Ndị Kọlọsi 2:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 n’ihe banyere ihe niile a ga-ebibi ebibi site n’iji ha mee ihe, dị ka iwu na ozizi ndị mmadụ si dị?+
31 Ha ga-abịakwute gị, dị ka ndị mmadụ si abịa, wee nọrọ ọdụ n’ihu gị dị ka ndị m.+ Ha ga-anụkwa okwu gị ma ha agaghị eme ya,+ n’ihi na ha ji ọnụ ha na-ekwupụta agụụ ihe ọjọọ na-agụ ha, ọ bụkwa n’uru na-ezighị ezi ka obi ha na-aga.+
22 n’ihe banyere ihe niile a ga-ebibi ebibi site n’iji ha mee ihe, dị ka iwu na ozizi ndị mmadụ si dị?+