Ọpụpụ 20:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Enwela chi ọ bụla ọzọ+ tinyere m. Diuterọnọmi 32:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ha wee na-achụrụ ndị mmụọ ọjọọ àjà, ọ bụghị Chineke,+Ya bụ, chi dị iche iche ha na-amabughị,+Bụ́ ndị ọhụrụ batara n’oge na-adịbeghị anya,+Ndị nna nna unu hà na-amaghị. Ndị Ikpe 5:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ha wee họrọ chi ọhụrụ.+Ọ bụ mgbe ahụ ka agha dara n’ọnụ ụzọ ámá.+A hụghị ọta ma ọ bụ ubeN’etiti puku mmadụ iri anọ n’Izrel.+
17 Ha wee na-achụrụ ndị mmụọ ọjọọ àjà, ọ bụghị Chineke,+Ya bụ, chi dị iche iche ha na-amabughị,+Bụ́ ndị ọhụrụ batara n’oge na-adịbeghị anya,+Ndị nna nna unu hà na-amaghị.
8 Ha wee họrọ chi ọhụrụ.+Ọ bụ mgbe ahụ ka agha dara n’ọnụ ụzọ ámá.+A hụghị ọta ma ọ bụ ubeN’etiti puku mmadụ iri anọ n’Izrel.+