Ezikiel 33:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 “Ya mere, sị ha, ‘Nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru: “Unu na-erikọta ọbara na anụ.+ Unu lekwasịkwara anya n’arụsị unu ndị na-asọ oyi ka nsị.+ Unu nọkwa na-awụfu ọbara.+ N’ihi ya, ùnu kwesịrị inweta ala ahụ?+
25 “Ya mere, sị ha, ‘Nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru: “Unu na-erikọta ọbara na anụ.+ Unu lekwasịkwara anya n’arụsị unu ndị na-asọ oyi ka nsị.+ Unu nọkwa na-awụfu ọbara.+ N’ihi ya, ùnu kwesịrị inweta ala ahụ?+