Ezikiel 33:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 “N’ihi ya, sị ha, ‘Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova sịrị: “Unu na-erikọta ọbara na anụ.+ Unu lekwasịkwara anya n’arụsị unu dị iche iche na-asọ oyi.* Unu nọkwa na-egbu ndị mmadụ.+ Oleezi ihe mere unu ji kwesị inweta ala ahụ?
25 “N’ihi ya, sị ha, ‘Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova sịrị: “Unu na-erikọta ọbara na anụ.+ Unu lekwasịkwara anya n’arụsị unu dị iche iche na-asọ oyi.* Unu nọkwa na-egbu ndị mmadụ.+ Oleezi ihe mere unu ji kwesị inweta ala ahụ?