Jenesis 9:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Ma unu erikọtala anụmanụ na ọbara ya, ya bụ, ndụ* ya.+ Levitikọs 17:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Ọ bụ ya mere m ji gwa ndị Izrel, sị: “Ya enwela onye* n’ime unu ga-eri ọbara. Ya enwekwala onye mbịarambịa binyeere unu+ ga-eri ọbara.”+
12 Ọ bụ ya mere m ji gwa ndị Izrel, sị: “Ya enwela onye* n’ime unu ga-eri ọbara. Ya enwekwala onye mbịarambịa binyeere unu+ ga-eri ọbara.”+