12 Ọ bụ ya mere m ji gwa ụmụ Izrel, sị: “Ọ dịghị mkpụrụ obi ọ bụla n’ime unu ga-eri ọbara, ọ dịghịkwa onye mbịarambịa bi n’etiti unu+ dị ka ọbịa nke ga-eri ọbara.”+
32 Ndị Izrel wee jiri anyaukwu na-amaburu ihe a kwatara n’agha,+ na-akpụrụ atụrụ na ehi na ụmụ ehi ma na-egbu ha n’ala nkịtị, ndị Izrel wee malite irikọta ha na ọbara ha.+
29 ya bụ, ịdị na-ezere ihe e ji chụọrọ arụsị àjà,+ na ọbara+ na anụ a nyagburu anyagbu+ na ịkwa iko.+ Ọ bụrụ na unu elezie anya zere ihe ndị a,+ ọ ga-adịrị unu mma. Nọrọnụ nke ọma!”