Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Levitikọs 3:17
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 17 “‘Ọ bụ ụkpụrụ dịịrị ọgbọ unu niile ruo mgbe a na-akaghị aka, n’ebe niile unu ga-ebi: unu erila abụba ọ bụla ma ọ bụ ọbara ọ bụla+ ma ọlị.’”

  • Levitikọs 7:26
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 26 “‘Unu erila ọbara ọ bụla+ n’ebe ọ bụla unu bi, ma ọ̀ bụ nke anụ ufe ma ọ bụ nke anụ ọhịa.

  • Levitikọs 17:13
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 13 “‘Onye ọ bụla n’etiti ụmụ Izrel ma ọ bụ onye mbịarambịa nke bi dị ka ọbịa n’etiti unu nke nwụdere anụ ọhịa ma ọ bụ anụ ufe a na-eri eri mgbe ọ na-achụ nta ga-eme ka ọbara ya gbapụsịa,+ ọ ga-ekpochikwa ya ájá.+

  • Diuterọnọmi 12:16
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 16 Ọ bụ naanị ọbara ya ka ị na-agaghị eri.+ N’ala ka ị ga-awụpụ ya dị ka mmiri.+

  • Diuterọnọmi 12:23
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 23 Kpebisie nnọọ ike na ị gaghị eri ọbara ya,+ n’ihi na ọbara ya bụ mkpụrụ obi ya,+ erikọtala mkpụrụ obi na anụ ya.

  • Ọrụ Ndịozi 15:20
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 20 kama ka e degara ha akwụkwọ ka ha na-ezere ihe ndị e ji arụsị merụọ,+ na-ezerekwa ịkwa iko+ na anụ a nyagburu anyagbu+ na ọbara.+

  • Ọrụ Ndịozi 15:29
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 29 ya bụ, ịdị na-ezere ihe e ji chụọrọ arụsị àjà,+ na ọbara+ na anụ a nyagburu anyagbu+ na ịkwa iko.+ Ọ bụrụ na unu elezie anya zere ihe ndị a,+ ọ ga-adịrị unu mma. Nọrọnụ nke ọma!”

  • Ọrụ Ndịozi 21:25
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 25 Banyere ndị kwere ekwe, ndị si n’etiti ndị mba ọzọ, anyị ekpebiwo, anyị ezipụwokwa ozi, na ha kwesịrị izere ihe e ji chụọrọ arụsị àjà,+ na ọbara+ na anụ a nyagburu anyagbu+ na ịkwa iko.”+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya