Levitikọs 7:26 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 26 “‘Unu erila ọbara ọ bụla+ n’ebe ọ bụla unu bi, ma ọ̀ bụ nke nnụnụ ma ọ̀ bụ nke anụmanụ ọzọ.