10 “‘Ọ bụrụ na onye Izrel ọ bụla ma ọ bụ onye mbịarambịa ọ bụla nke binyeere unu erie ụdị ọbara ọ bụla,+ m ga-ajụ onye* ahụ na-eri ọbara, m ga-egbukwa ya.*
29 ka unu jụ ihe ọ bụla gbasara ikpere arụsị,+ ghara iri ọbara,+ ghara iri anụ a nyagburu anyagbu,*+ gharakwa ịkwa iko.*+ Ọ bụrụ na unu elezie anya jụ ihe ndị a, ọ ga-adịrị unu mma. Nọrọnụ nke ọma.”