Jenesis 35:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Jekọb wee gwa ndị ezinụlọ ya na ndị niile ya na ha nọ, sị: “Tụfuonụ chi ndị mba ọzọ unu ji.+ Dowenụ onwe unu ọcha. Gbanweenụ uwe unu, Ọpụpụ 20:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Enwela chi ọ bụla ọzọ ma e wepụ m.+ Ọpụpụ 34:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Kpachara anya ka gị na ndị bi n’ala ahụ ghara ịgba ndụ, n’ihi na mgbe ha ga-akpa àgwà ka ndị akwụna na-efe chi ha ma na-achụrụ chi ha àjà,+ ha ga-akpọ gị, ị ga-erikwa ihe ha ji chụọ àjà.+ 1 Ndị Kọrịnt 10:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 N’ihi ya, ndị m hụrụ n’anya, gbaaranụ ikpere arụsị ọsọ.+
2 Jekọb wee gwa ndị ezinụlọ ya na ndị niile ya na ha nọ, sị: “Tụfuonụ chi ndị mba ọzọ unu ji.+ Dowenụ onwe unu ọcha. Gbanweenụ uwe unu,
15 Kpachara anya ka gị na ndị bi n’ala ahụ ghara ịgba ndụ, n’ihi na mgbe ha ga-akpa àgwà ka ndị akwụna na-efe chi ha ma na-achụrụ chi ha àjà,+ ha ga-akpọ gị, ị ga-erikwa ihe ha ji chụọ àjà.+