1 Ndị Kọrịnt 10:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Mba. Kama ihe m na-ekwu bụ na ọ bụ ndị mmụọ ọjọọ ka ndị mba ọzọ na-achụrụ àjà, ọ bụghị Chineke.+ Achọghịkwa m ka unu na ndị mmụọ ọjọọ na-emekọ ihe.+
20 Mba. Kama ihe m na-ekwu bụ na ọ bụ ndị mmụọ ọjọọ ka ndị mba ọzọ na-achụrụ àjà, ọ bụghị Chineke.+ Achọghịkwa m ka unu na ndị mmụọ ọjọọ na-emekọ ihe.+