Levitikọs 3:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 “‘Ọ bụ ụkpụrụ dịịrị ọgbọ unu niile ruo mgbe a na-akaghị aka, n’ebe niile unu ga-ebi: unu erila abụba ọ bụla ma ọ bụ ọbara ọ bụla+ ma ọlị.’” Diuterọnọmi 12:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ọ bụ naanị ọbara ya ka ị na-agaghị eri.+ N’ala ka ị ga-awụpụ ya dị ka mmiri.+
17 “‘Ọ bụ ụkpụrụ dịịrị ọgbọ unu niile ruo mgbe a na-akaghị aka, n’ebe niile unu ga-ebi: unu erila abụba ọ bụla ma ọ bụ ọbara ọ bụla+ ma ọlị.’”