Diuterọnọmi 20:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ọ bụ naanị ndị inyom na ụmụntakịrị+ na anụ ụlọ+ ka ị ga-achịrị, ị ga-ebukọrọkwa ihe ọ bụla dị n’obodo ahụ, ya bụ, ihe niile ị kwatara;+ ị ga-erikwa ihe niile ị kwatara n’aka ndị iro gị, bụ́ ndị Jehova bụ́ Chineke gị nyefere n’aka gị.+ 1 Samuel 15:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Gịnịzi mere i ji ghara irube isi n’ihe Jehova kwuru, kama i ji anyaukwu maburu ihe nkwata+ ndị ahụ wee mee ihe jọrọ njọ n’anya Jehova?”+
14 Ọ bụ naanị ndị inyom na ụmụntakịrị+ na anụ ụlọ+ ka ị ga-achịrị, ị ga-ebukọrọkwa ihe ọ bụla dị n’obodo ahụ, ya bụ, ihe niile ị kwatara;+ ị ga-erikwa ihe niile ị kwatara n’aka ndị iro gị, bụ́ ndị Jehova bụ́ Chineke gị nyefere n’aka gị.+
19 Gịnịzi mere i ji ghara irube isi n’ihe Jehova kwuru, kama i ji anyaukwu maburu ihe nkwata+ ndị ahụ wee mee ihe jọrọ njọ n’anya Jehova?”+