Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ọnụ Ọgụgụ 31:12
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 12 Ha wee kpọrọ ndị ahụ ha dọtara n’agha, burukwa ihe ha lụtara na ihe ha kwatara n’agha, bịakwute Mozis na Elieza onye nchụàjà nakwa nzukọ ụmụ Izrel, n’ebe ha mara ụlọikwuu, na mbara ọzara Moab+ nke dị n’akụkụ Jọdan, n’ebe dị nso na Jeriko.

  • Ọnụ Ọgụgụ 31:27
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 27 Kee ihe ha kwatara n’agha ụzọ abụọ, were otu ụzọ nye ndị na-eso aga agha, bụ́ ndị gara agha ahụ, werekwa nke ọzọ nye ndị niile fọdụrụ ná nzukọ a.+

  • 2 Ihe E Mere 14:13
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 13 Esa na ndị so ya wee chụrụ ha ruo Gira,+ e wee na-egbu ndị Itiopia ruo mgbe ọ na-enweghị onye ọ bụla n’ime ha fọrọ ndụ; n’ihi na e tipịasịrị ha n’ihu Jehova+ nakwa n’ihu ndị agha ya.+ E mesịa, ha bukọọrọ ihe nkwata dị nnọọ ukwuu.+

  • Abụ Ọma 68:12
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 12 Ọbụna ndị eze nke ìgwè ndị agha dị iche iche na-agba ọsọ, ha na-agba ọsọ.+

      Nwaanyị nke nọ n’ụlọ na-esokwa eketa ihe a kwatara n’agha.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya